Aịzaya 57:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’azụ ibo ụzọ na awara ụzọ ka i debere ihe ncheta gị.+ N’ihi na ị hapụrụ m, gbara ọtọ gbagoo; i mere ka ihe ndina gị saa mbara.+ I mere ka gị na ha gbaa ndụ maka ọdịmma nke gị. Ọ na-atọgbu gị atọgbu ka gị na ha dinaa.+ Ị hụrụ ihe ha ji bụrụ nwoke. Ezikiel 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee na-enwe agụụ mmekọahụ dị ka ndị iko nke ndị ikom ahụ́ nwoke ha yiri nke oké ịnyịnya ibu, ndị ihe ha ji bụrụ nwoke yiri nke oké ịnyịnya.+
8 N’azụ ibo ụzọ na awara ụzọ ka i debere ihe ncheta gị.+ N’ihi na ị hapụrụ m, gbara ọtọ gbagoo; i mere ka ihe ndina gị saa mbara.+ I mere ka gị na ha gbaa ndụ maka ọdịmma nke gị. Ọ na-atọgbu gị atọgbu ka gị na ha dinaa.+ Ị hụrụ ihe ha ji bụrụ nwoke.
20 O wee na-enwe agụụ mmekọahụ dị ka ndị iko nke ndị ikom ahụ́ nwoke ha yiri nke oké ịnyịnya ibu, ndị ihe ha ji bụrụ nwoke yiri nke oké ịnyịnya.+