Ezikiel 16:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 I wee gbara akwụna gakwuru ndị ikom Ijipt,+ bụ́ ndị agbata obi gị ahụ́ nwoke ha gbara agba,+ i wee na-eme ka akwụna ị na-agba dị ukwuu iji kpasuo m iwe.
26 I wee gbara akwụna gakwuru ndị ikom Ijipt,+ bụ́ ndị agbata obi gị ahụ́ nwoke ha gbara agba,+ i wee na-eme ka akwụna ị na-agba dị ukwuu iji kpasuo m iwe.