Diuterọnọmi 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee si n’etiti ọkụ+ ahụ malite ịgwa unu okwu. Olu okwu ka unu nụrụ, ma ọ dịghị ọdịdị+ ọ bụla unu hụrụ—ọ dịghị ma e wezụga olu unu nụrụ.+ Diuterọnọmi 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova si n’etiti ọkụ gwa unu okwu ihu na ihu n’ugwu ahụ.+
12 Jehova wee si n’etiti ọkụ+ ahụ malite ịgwa unu okwu. Olu okwu ka unu nụrụ, ma ọ dịghị ọdịdị+ ọ bụla unu hụrụ—ọ dịghị ma e wezụga olu unu nụrụ.+