Ọnụ Ọgụgụ 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ala ịkpa a ka ozu unu ga-atọgbọrọ,+ ee, unu ndị tamuru ntamu megide m,+ ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime unu malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe. Abụ Ọma 78:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Lee ugboro ole ha nupụụrụ ya isi n’ala ịkpa,+Kpasuokwa ya iwe n’ọzara!+
29 N’ala ịkpa a ka ozu unu ga-atọgbọrọ,+ ee, unu ndị tamuru ntamu megide m,+ ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime unu malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe.