Jenesis 38:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 O wee ruo n’ime oge a, mgbe Juda hapụrụ ụmụnne ya, na ọ mara ụlọikwuu ya n’ebe dị nso n’ụlọ otu nwoke, onye Adọlam,+ aha ya bụ Haịra. Nehemaya 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Zanoa,+ Adọlam+ na ógbè ha niile, Lekish+ na ala ya, Azika+ na obodo nta ya niile. Ha wee maa ụlọikwuu ha malite na Bia-shiba ruo nnọọ na ndagwurugwu Hinọm.+
38 O wee ruo n’ime oge a, mgbe Juda hapụrụ ụmụnne ya, na ọ mara ụlọikwuu ya n’ebe dị nso n’ụlọ otu nwoke, onye Adọlam,+ aha ya bụ Haịra.
30 Zanoa,+ Adọlam+ na ógbè ha niile, Lekish+ na ala ya, Azika+ na obodo nta ya niile. Ha wee maa ụlọikwuu ha malite na Bia-shiba ruo nnọọ na ndagwurugwu Hinọm.+