10 Otú ọ dị, nwoke ahụ ekweghị ịnọrọ ka chi bọọ, kama o biliri lawa ma bịarute n’ihu Jibọs,+ ya bụ, Jeruselem;+ o jikwa ịnyịnya ibu abụọ e dokwasịrị ihe e ji anọkwasị ha, ya na iko ya nwaanyị na onye na-ejere ya ozi sokwa.
6 Eze na ndị ikom ya wee gaa Jeruselem ibuso ndị Jibọs+ bi n’ala ahụ agha, ha wee malite ịsị Devid: “Ị gaghị abata ebe a, kama ndị ìsì na ndị ngwọrọ ga-achụghachi gị azụ,”+ n’ihi na ha chere, sị: “Devid agaghị abata ebe a.”