Joshụa 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Ndị Ikpe 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Benjamin achụpụghị ndị Jibọs bi na Jeruselem;+ kama ndị Jibọs na ụmụ Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+
28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
21 Ụmụ Benjamin achụpụghị ndị Jibọs bi na Jeruselem;+ kama ndị Jibọs na ụmụ Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+