1 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee si n’ebe ahụ+ pụọ gbaga+ n’ọgba+ Adọlam;+ ụmụnne ya na ụlọ nna ya dum nụrụ ya wee gbadakwuru ya n’ebe ahụ. 1 Samuel 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka oge na-aga, Gad+ onye amụma sịrị Devid: “Ebizila n’ebe siri ike ọbụba. Pụọ, bata n’ala Juda.”+ Devid wee pụọ bata n’oké ọhịa Hiret. 1 Samuel 24:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee ṅụọrọ Sọl iyi, e mesịa, Sọl lara n’ụlọ ya.+ Ma Devid na ndị ikom ya gbagoro n’ebe siri ike mbanye.+ 2 Samuel 23:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’oge ahụ, Devid nọ n’ebe siri ike mbanye;+ ebe ndị agha ndị Filistia na-anọ eche nche+ dịkwa na Betlehem n’oge ahụ.
22 Devid wee si n’ebe ahụ+ pụọ gbaga+ n’ọgba+ Adọlam;+ ụmụnne ya na ụlọ nna ya dum nụrụ ya wee gbadakwuru ya n’ebe ahụ.
5 Ka oge na-aga, Gad+ onye amụma sịrị Devid: “Ebizila n’ebe siri ike ọbụba. Pụọ, bata n’ala Juda.”+ Devid wee pụọ bata n’oké ọhịa Hiret.
22 Devid wee ṅụọrọ Sọl iyi, e mesịa, Sọl lara n’ụlọ ya.+ Ma Devid na ndị ikom ya gbagoro n’ebe siri ike mbanye.+
14 N’oge ahụ, Devid nọ n’ebe siri ike mbanye;+ ebe ndị agha ndị Filistia na-anọ eche nche+ dịkwa na Betlehem n’oge ahụ.