1 Samuel 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị agha ndị Filistia ndị na-eche nche+ na-amapụtakwa gaa n’ụzọ ndagwurugwu Mikmash.+ 1 Samuel 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma n’agbata ụzọ Jọnatan chọrọ isi gafere ka ọ gaa buso ndị Filistia na-eche nche+ agha, e nwere nkume dị elu nke pịrị ọnụ n’otu akụkụ, nweekwa nkume dị elu nke pịrị ọnụ n’akụkụ nke ọzọ, aha otu bụ Bozez, aha nke ọzọ abụrụ Sine. 1 Ihe E Mere 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’oge ahụ, Devid nọ n’ebe siri ike mbanye;+ ebe ndị agha ndị Filistia+ na-anọ eche nche dịkwa na Betlehem n’oge ahụ.
4 Ma n’agbata ụzọ Jọnatan chọrọ isi gafere ka ọ gaa buso ndị Filistia na-eche nche+ agha, e nwere nkume dị elu nke pịrị ọnụ n’otu akụkụ, nweekwa nkume dị elu nke pịrị ọnụ n’akụkụ nke ọzọ, aha otu bụ Bozez, aha nke ọzọ abụrụ Sine.
16 N’oge ahụ, Devid nọ n’ebe siri ike mbanye;+ ebe ndị agha ndị Filistia+ na-anọ eche nche dịkwa na Betlehem n’oge ahụ.