1 Samuel 23:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 E mesịa, Sọl na ndị ikom ya bịara ịchọ ya.+ Mgbe ha kọọrọ Devid, ọ gbadara ozugbo na nkume dị elu+ wee biri n’ala ịkpa Meyọn. Mgbe Sọl nụrụ ya, ọ chụụrụ+ Devid banye n’ala ịkpa Meyọn.
25 E mesịa, Sọl na ndị ikom ya bịara ịchọ ya.+ Mgbe ha kọọrọ Devid, ọ gbadara ozugbo na nkume dị elu+ wee biri n’ala ịkpa Meyọn. Mgbe Sọl nụrụ ya, ọ chụụrụ+ Devid banye n’ala ịkpa Meyọn.