1 Samuel 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Sọl wee bilie+ gbadaa n’ala ịkpa Zif, puku ndị ikom atọ,+ bụ́ ndị Izrel a họrọ ahọ, sokwa ya, ịga chọọ Devid n’ala ịkpa Zif. Abụ Ọma 54:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na e nwere ndị iro* bụ́ ndị biliworo imegide m,Na ndị aka ike bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m.+Ha adịghị eme ka Chineke nọrọ n’ihu ha.+ Sila.
2 Sọl wee bilie+ gbadaa n’ala ịkpa Zif, puku ndị ikom atọ,+ bụ́ ndị Izrel a họrọ ahọ, sokwa ya, ịga chọọ Devid n’ala ịkpa Zif.
3 N’ihi na e nwere ndị iro* bụ́ ndị biliworo imegide m,Na ndị aka ike bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m.+Ha adịghị eme ka Chineke nọrọ n’ihu ha.+ Sila.