1 Samuel 23:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Chọọnụ ma chọpụta ebe nzuzo niile ọ na-ezo; unu ga-ejikwa ihe àmà ya bịakwuteghachi m, m ga-esokwa unu gaa; ọ ga-erukwa na, ọ bụrụ na ọ nọ n’ala ahụ, m ga-achọkwa ya nke ọma n’obodo+ ndị dị na Juda.” 1 Samuel 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee gaa n’ihu ịsị Devid: “Ị bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na ọ bụ gị meere m ihe ọma,+ ma mụ onwe m mere gị ihe ọjọọ.
23 Chọọnụ ma chọpụta ebe nzuzo niile ọ na-ezo; unu ga-ejikwa ihe àmà ya bịakwuteghachi m, m ga-esokwa unu gaa; ọ ga-erukwa na, ọ bụrụ na ọ nọ n’ala ahụ, m ga-achọkwa ya nke ọma n’obodo+ ndị dị na Juda.”
17 O wee gaa n’ihu ịsị Devid: “Ị bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na ọ bụ gị meere m ihe ọma,+ ma mụ onwe m mere gị ihe ọjọọ.