1 Samuel 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee mee ka ha biri n’ihu eze Moab, ha wee binyere ya ụbọchị niile Devid nọ n’ebe siri ike ọbụba.+ 1 Ihe E Mere 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụfọdụ n’ime ụmụ Benjamin na Juda wee bịaruo ebe ahụ siri ike mbanye,+ bịakwute Devid.
4 O wee mee ka ha biri n’ihu eze Moab, ha wee binyere ya ụbọchị niile Devid nọ n’ebe siri ike ọbụba.+