1 Samuel 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee mee ka ha biri n’ihu eze Moab, ha wee binyere ya ụbọchị niile Devid nọ n’ebe siri ike ọbụba.+ 1 Samuel 23:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid wee biri n’ala ịkpa n’ebe siri ike mbanye, o wee biri n’ógbè nke bụ́ ugwu ugwu n’ala ịkpa Zif.+ Sọl wee na-achọ ya mgbe niile,+ ma Chineke enyefeghị ya n’aka ya.+ 1 Samuel 24:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee ṅụọrọ Sọl iyi, e mesịa, Sọl lara n’ụlọ ya.+ Ma Devid na ndị ikom ya gbagoro n’ebe siri ike mbanye.+
4 O wee mee ka ha biri n’ihu eze Moab, ha wee binyere ya ụbọchị niile Devid nọ n’ebe siri ike ọbụba.+
14 Devid wee biri n’ala ịkpa n’ebe siri ike mbanye, o wee biri n’ógbè nke bụ́ ugwu ugwu n’ala ịkpa Zif.+ Sọl wee na-achọ ya mgbe niile,+ ma Chineke enyefeghị ya n’aka ya.+
22 Devid wee ṅụọrọ Sọl iyi, e mesịa, Sọl lara n’ụlọ ya.+ Ma Devid na ndị ikom ya gbagoro n’ebe siri ike mbanye.+