Jenesis 25:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụmụ okoro ahụ wee too, Isọ wee bụrụ nwoke maara otú e si achụ nta,+ nwoke na-aga n’ọhịa, ma Jekọb bụ nwoke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+ onye bi n’ụlọikwuu.+
27 Ụmụ okoro ahụ wee too, Isọ wee bụrụ nwoke maara otú e si achụ nta,+ nwoke na-aga n’ọhịa, ma Jekọb bụ nwoke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+ onye bi n’ụlọikwuu.+