2 Ndị Eze 8:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ụbọchị ya ka Idọm+ nupụụrụ Juda isi wee meere onwe ha eze.+ 2 Ihe E Mere 28:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị Idọm+ bịakwara ọzọ wee merie Juda ma dọrọ ndị mmadụ n’agha.