Levitikọs 26:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Ọ bụrụ na unu egeghị m ntị n’agbanyeghị ihe ndị a, m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+ Obedaya 10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi imeso nwanne gị bụ́ Jekọb+ ihe ike, ihere+ ga-emegbu gị, a ga-ebipụkwa gị ruo mgbe ebighị ebi.+
18 “‘Ọ bụrụ na unu egeghị m ntị n’agbanyeghị ihe ndị a, m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+
10 N’ihi imeso nwanne gị bụ́ Jekọb+ ihe ike, ihere+ ga-emegbu gị, a ga-ebipụkwa gị ruo mgbe ebighị ebi.+