Jenesis 25:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Aịzik hụrụ Isọ n’anya, n’ihi na ọ na-egbutere ya anụ ọ na-ata, ma Ribeka hụrụ Jekọb n’anya.+