Ọpụpụ 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m Chineke nke nna gị, Chineke Ebreham, Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.”+ Mozis wee wepụ ihu ya, n’ihi na egwu tụrụ ya ile ezi Chineke anya. Ndị Ikpe 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ya mere, Manoa sịrị nwunye ya: “Anyị ga-anwụ,+ n’ihi na ọ bụ Chineke ka anyị hụrụ.”+ Matiu 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ha nụrụ ihe a, ndị na-eso ụzọ ya gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, oké egwu wee tụọ ha.+
6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m Chineke nke nna gị, Chineke Ebreham, Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.”+ Mozis wee wepụ ihu ya, n’ihi na egwu tụrụ ya ile ezi Chineke anya.