41 Nke a mere ya afọ iri abụọ m biworo n’ụlọ gị. Ejeworo m gị ozi afọ iri na anọ maka ụmụ gị ndị inyom abụọ, jeekwa ozi afọ isii maka ìgwè anụ ụlọ gị, i wee na-agbanwe ụgwọ ọrụ m ruo ugboro iri.+
12 Bulienụ ego isi ya elu nke ukwuu nakwa onyinye a ga-amanye m inye,+ adị m njikere inye ihe unu ga-agwa m; naanị kpọnyenụ m nwa agbọghọ ahụ ka ọ bụrụ nwunye m.”