Jenesis 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Seraị, nwunye Ebram, amụtaghịrị ya nwa;+ ma o nwere nwaanyị na-ejere ya ozi bụ́ onye Ijipt, aha ya bụ Hega.+ Jenesis 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe Lia hụrụ na ya akwụsịwo ịmụ nwa, ọ kpọọrọ Zilpa bụ́ nwaanyị na-ejere ya ozi kpọnye Jekọb ka ọ bụrụ nwunye ya.+ Jenesis 46:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Zilpa,+ onye Leban kpọnyere ada ya bụ́ Lia. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Jekọb ndị a: mkpụrụ obi iri na isii.
16 Seraị, nwunye Ebram, amụtaghịrị ya nwa;+ ma o nwere nwaanyị na-ejere ya ozi bụ́ onye Ijipt, aha ya bụ Hega.+
9 Mgbe Lia hụrụ na ya akwụsịwo ịmụ nwa, ọ kpọọrọ Zilpa bụ́ nwaanyị na-ejere ya ozi kpọnye Jekọb ka ọ bụrụ nwunye ya.+
18 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Zilpa,+ onye Leban kpọnyere ada ya bụ́ Lia. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Jekọb ndị a: mkpụrụ obi iri na isii.