Jenesis 30:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lia wee sị: “Chineke enyewo m onyinye dị mma n’ezie. N’ikpeazụ, di m ga-anabata m,+ n’ihi na amụworo m ya ụmụ nwoke isii.”+ O wee gụọ ya Zebulọn.+ 1 Samuel 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwunye di ya kpasukwara ya iwe+ nke ukwuu iji mee ka obi ghara iru ya ala n’ihi na Jehova emechiwo akpa nwa ya. Luk 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Nke a bụ ụzọ Jehova si meso m ihe n’ụbọchị ndị a o chere ihu n’ebe m nọ iji wepụ nkọcha ndị mmadụ na-akọcha m.”+
20 Lia wee sị: “Chineke enyewo m onyinye dị mma n’ezie. N’ikpeazụ, di m ga-anabata m,+ n’ihi na amụworo m ya ụmụ nwoke isii.”+ O wee gụọ ya Zebulọn.+
6 Nwunye di ya kpasukwara ya iwe+ nke ukwuu iji mee ka obi ghara iru ya ala n’ihi na Jehova emechiwo akpa nwa ya.
25 “Nke a bụ ụzọ Jehova si meso m ihe n’ụbọchị ndị a o chere ihu n’ebe m nọ iji wepụ nkọcha ndị mmadụ na-akọcha m.”+