Jenesis 29:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Lia wee tụrụ ime mụọ nwa nwoke wee gụọ ya Ruben,+ n’ihi na ọ sịrị: “Ọ bụ maka na Jehova ahụwo ọnọdụ ọjọọ m,+ n’ihi na ugbu a, di m ga-amalite ịhụ m n’anya.” Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ụmụ bụ ihe nketa si n’aka Jehova;+Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ.+
32 Lia wee tụrụ ime mụọ nwa nwoke wee gụọ ya Ruben,+ n’ihi na ọ sịrị: “Ọ bụ maka na Jehova ahụwo ọnọdụ ọjọọ m,+ n’ihi na ugbu a, di m ga-amalite ịhụ m n’anya.”