Abụ Ọma 33:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O mere ka mmiri oké osimiri sọkọta ọnụ dị ka mmiri e gbochiri egbochi,+Meekwa ka mmiri na-ekwo ekwo sọkọta ọnụ n’ụlọ nkwakọba ihe. 2 Pita 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na, dị ka ha si chọọ, ha na-echezọ eziokwu a, na e nwere eluigwe+ nke dị site n’oge ochie na ala kpụkọrọ ọnụ nke si na mmiri pụta+ ma guzoro n’etiti mmiri+ site n’okwu Chineke;
7 O mere ka mmiri oké osimiri sọkọta ọnụ dị ka mmiri e gbochiri egbochi,+Meekwa ka mmiri na-ekwo ekwo sọkọta ọnụ n’ụlọ nkwakọba ihe.
5 N’ihi na, dị ka ha si chọọ, ha na-echezọ eziokwu a, na e nwere eluigwe+ nke dị site n’oge ochie na ala kpụkọrọ ọnụ nke si na mmiri pụta+ ma guzoro n’etiti mmiri+ site n’okwu Chineke;