Jenesis 31:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Nke a mere ya afọ iri abụọ m biworo n’ụlọ gị. Ejeworo m gị ozi afọ iri na anọ maka ụmụ gị ndị inyom abụọ, jeekwa ozi afọ isii maka ìgwè anụ ụlọ gị, i wee na-agbanwe ụgwọ ọrụ m ruo ugboro iri.+ Hosia 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jekọb wee gbaga ala Siria,+ Izrel+ wee na-eje ozi iji lụta nwaanyị,+ o lekọtakwara atụrụ iji lụta nwaanyị.+
41 Nke a mere ya afọ iri abụọ m biworo n’ụlọ gị. Ejeworo m gị ozi afọ iri na anọ maka ụmụ gị ndị inyom abụọ, jeekwa ozi afọ isii maka ìgwè anụ ụlọ gị, i wee na-agbanwe ụgwọ ọrụ m ruo ugboro iri.+
12 Jekọb wee gbaga ala Siria,+ Izrel+ wee na-eje ozi iji lụta nwaanyị,+ o lekọtakwara atụrụ iji lụta nwaanyị.+