Jenesis 30:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Leban wee sị ya: “Ugbu a, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,—enwetawo m ihe mgbaàmà na Jehova na-agọzi m n’ihi gị.”+ 1 Samuel 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Sọl nọ na-ele Devid anya ọjọọ malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu.+
27 Leban wee sị ya: “Ugbu a, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị,—enwetawo m ihe mgbaàmà na Jehova na-agọzi m n’ihi gị.”+