Jenesis 30:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 M ga-agagharị n’etiti ìgwè anụ ụlọ gị dum taa. Si n’etiti ha kewapụta atụrụ ọ bụla tụrụ akịka na nke tụrụ àgwà, nakwa ebule ọ bụla na-acha nchara nchara nakwa nne ewu ọ bụla tụrụ àgwà na nke tụrụ akịka. E mesịa, ndị dị otú ahụ ga-abụ ụgwọ ọrụ m.+
32 M ga-agagharị n’etiti ìgwè anụ ụlọ gị dum taa. Si n’etiti ha kewapụta atụrụ ọ bụla tụrụ akịka na nke tụrụ àgwà, nakwa ebule ọ bụla na-acha nchara nchara nakwa nne ewu ọ bụla tụrụ àgwà na nke tụrụ akịka. E mesịa, ndị dị otú ahụ ga-abụ ụgwọ ọrụ m.+