Jenesis 30:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ezi omume m ga-azakwara m ajụjụ n’ụbọchị ọ bụla ị ga-abịa n’ọdịnihu inyocha ụgwọ ọrụ m;+ nne ewu ọ bụla na-atụghị akịka na nke na-atụghị àgwà nakwa ebule ọ bụla na-adịghị acha nchara nchara bụ nke e zuru n’ohi ma ọ bụrụ na ọ dị n’aka m.”+
33 Ezi omume m ga-azakwara m ajụjụ n’ụbọchị ọ bụla ị ga-abịa n’ọdịnihu inyocha ụgwọ ọrụ m;+ nne ewu ọ bụla na-atụghị akịka na nke na-atụghị àgwà nakwa ebule ọ bụla na-adịghị acha nchara nchara bụ nke e zuru n’ohi ma ọ bụrụ na ọ dị n’aka m.”+