Ọpụpụ 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụrụ n’ezie na ọ bụ anụ ọhịa dọgburu ya,+ ọ ga-eweta ya dị ka ihe àmà.+ Ọ gaghị akwụ ụgwọ ihe ọ bụla anụ ọhịa dọgburu. 1 Samuel 17:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Devid wee sị Sọl: “Ohu gị ghọrọ onye na-azụ ìgwè atụrụ nna ya, otu ọdụm wee bịa,+ otu anụ ọhịa bea bịakwara, nke ọ bụla buuru otu atụrụ n’ìgwè atụrụ ahụ.
13 Ọ bụrụ n’ezie na ọ bụ anụ ọhịa dọgburu ya,+ ọ ga-eweta ya dị ka ihe àmà.+ Ọ gaghị akwụ ụgwọ ihe ọ bụla anụ ọhịa dọgburu.
34 Devid wee sị Sọl: “Ohu gị ghọrọ onye na-azụ ìgwè atụrụ nna ya, otu ọdụm wee bịa,+ otu anụ ọhịa bea bịakwara, nke ọ bụla buuru otu atụrụ n’ìgwè atụrụ ahụ.