Luk 9:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ya mere, o zipụrụ ndị ozi ka ha buru ya ụzọ gawa. Ha wee gawa ma banye n’otu obodo nta nke ndị Sameria,+ ịga meere ya nkwadebe; Luk 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ezie, ọ bụrụ na ọ pụghị ime otú ahụ, mgbe onye ahụ ka nọ n’ebe dị anya, ọ na-ezipụ ìgwè ndị nnọchiteanya wee rịọ ya ka ya na ya mee udo.+
52 Ya mere, o zipụrụ ndị ozi ka ha buru ya ụzọ gawa. Ha wee gawa ma banye n’otu obodo nta nke ndị Sameria,+ ịga meere ya nkwadebe;
32 N’ezie, ọ bụrụ na ọ pụghị ime otú ahụ, mgbe onye ahụ ka nọ n’ebe dị anya, ọ na-ezipụ ìgwè ndị nnọchiteanya wee rịọ ya ka ya na ya mee udo.+