Jenesis 27:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Aịzik nna ya wee zaa ya, sị: “Lee, ebe obibi gị agaghị adị n’ebe ala na-eme nri n’ụwa, ọ gaghịkwa adị n’ebe igirigi nke eluigwe na-ada.+ Jenesis 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Isọ wee biri n’ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Isọ bụ Idọm.+ Diuterọnọmi 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu alụsola ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye unu ala ha, ọbụnadị otu ọbụ ụkwụ; n’ihi na enyewo m Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+ Joshụa 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee nye Aịzik Jekọb na Isọ.+ E mesịa, m nyere Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya;+ Jekọb na ụmụ ya wee gbadaa Ijipt.+
39 Aịzik nna ya wee zaa ya, sị: “Lee, ebe obibi gị agaghị adị n’ebe ala na-eme nri n’ụwa, ọ gaghịkwa adị n’ebe igirigi nke eluigwe na-ada.+
5 Unu alụsola ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye unu ala ha, ọbụnadị otu ọbụ ụkwụ; n’ihi na enyewo m Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+
4 M wee nye Aịzik Jekọb na Isọ.+ E mesịa, m nyere Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya;+ Jekọb na ụmụ ya wee gbadaa Ijipt.+