Jenesis 30:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee sị: “Lekwa ohu m nwaanyị bụ́ Bilha.+ Gị na ya nwee mmekọahụ, ka ọ mụọ nwa n’ikpere m, ka m nweta ụmụ site n’aka ya.”+ Jenesis 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe Lia hụrụ na ya akwụsịwo ịmụ nwa, ọ kpọọrọ Zilpa bụ́ nwaanyị na-ejere ya ozi kpọnye Jekọb ka ọ bụrụ nwunye ya.+
3 O wee sị: “Lekwa ohu m nwaanyị bụ́ Bilha.+ Gị na ya nwee mmekọahụ, ka ọ mụọ nwa n’ikpere m, ka m nweta ụmụ site n’aka ya.”+
9 Mgbe Lia hụrụ na ya akwụsịwo ịmụ nwa, ọ kpọọrọ Zilpa bụ́ nwaanyị na-ejere ya ozi kpọnye Jekọb ka ọ bụrụ nwunye ya.+