Jenesis 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Seraị wee sị Ebram: “Lee! Jehova egbochiwo m ịmụ nwa.+ Biko, gị na nwaanyị na-ejere m ozi nwee mmekọahụ. Ma eleghị anya, m ga-enweta ụmụ site n’aka ya.”+ Ebram wee gee ntị n’olu Seraị.+ Jenesis 50:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Josef wee hụ ụmụ Ifrem ruo ọgbọ nke atọ,+ hụkwa ụmụ Mekia,+ nwa Manase. A mụrụ ha n’ikpere Josef.+ Rut 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị inyom bụ́ ndị agbata obi ya+ wee gụọ ya aha, na-asị: “A mụworo Neomi nwa nwoke.” Ha wee malite ịkpọ ya Obed.+ Ọ bụ ya bụ nna Jesi,+ nna Devid.
2 Seraị wee sị Ebram: “Lee! Jehova egbochiwo m ịmụ nwa.+ Biko, gị na nwaanyị na-ejere m ozi nwee mmekọahụ. Ma eleghị anya, m ga-enweta ụmụ site n’aka ya.”+ Ebram wee gee ntị n’olu Seraị.+
23 Josef wee hụ ụmụ Ifrem ruo ọgbọ nke atọ,+ hụkwa ụmụ Mekia,+ nwa Manase. A mụrụ ha n’ikpere Josef.+
17 Ndị inyom bụ́ ndị agbata obi ya+ wee gụọ ya aha, na-asị: “A mụworo Neomi nwa nwoke.” Ha wee malite ịkpọ ya Obed.+ Ọ bụ ya bụ nna Jesi,+ nna Devid.