Jenesis 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chineke wee sị Ebreham: “Ekwela ka ihe ọ bụla Sera na-agwa gị banyere nwa okoro ahụ nakwa banyere ohu gị nwaanyị wute gị. Gee ntị n’olu ya, n’ihi na ihe a ga-akpọ mkpụrụ gị ga-esi n’Aịzik.+ Ndị Efesọs 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Na-edonụ onwe unu n’okpuru ibe unu+ n’ịtụ egwu Kraịst.
12 Chineke wee sị Ebreham: “Ekwela ka ihe ọ bụla Sera na-agwa gị banyere nwa okoro ahụ nakwa banyere ohu gị nwaanyị wute gị. Gee ntị n’olu ya, n’ihi na ihe a ga-akpọ mkpụrụ gị ga-esi n’Aịzik.+