Jenesis 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke wee sị: “N’ezie, Sera nwunye gị ga-amụrụ gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Aịzik.+ Mụ na ya ga-agba ndụ, nke ga-abụrụ mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+ Ndị Rom 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụghịkwa n’ihi na ha bụ mkpụrụ Ebreham mere ha niile ji bụrụ ụmụ,+ kama: “Ihe a ga-akpọ ‘mkpụrụ gị’ ga-esi n’Aịzik.”+ Ndị Hibru 11:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ọ bụ ezie na a gwara ya, sị: “Ihe a ga-akpọ ‘mkpụrụ gị’ ga-esi n’Aịzik.”+
19 Chineke wee sị: “N’ezie, Sera nwunye gị ga-amụrụ gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Aịzik.+ Mụ na ya ga-agba ndụ, nke ga-abụrụ mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+
7 Ọ bụghịkwa n’ihi na ha bụ mkpụrụ Ebreham mere ha niile ji bụrụ ụmụ,+ kama: “Ihe a ga-akpọ ‘mkpụrụ gị’ ga-esi n’Aịzik.”+