Joshụa 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Nza+ e fere wee daara ebo Manase,+ n’ihi na ọ bụ ọkpara Josef,+ ọ bụ Mekia+ bụ́ ọkpara Manase, nna Gilied,+ ka ọ daara n’ihi na ọ bụ dike n’agha;+ Gilied+ na Beshan wee bụrụ nke ya. 1 Ihe E Mere 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ụmụ Manase+ bụ Asriel, onye iko ya bụ́ nwaanyị Siria mụụrụ ya. (Ọ bụ nwaanyị ahụ mụrụ Mekia+ nna Gilied.
17 Nza+ e fere wee daara ebo Manase,+ n’ihi na ọ bụ ọkpara Josef,+ ọ bụ Mekia+ bụ́ ọkpara Manase, nna Gilied,+ ka ọ daara n’ihi na ọ bụ dike n’agha;+ Gilied+ na Beshan wee bụrụ nke ya.
14 Ụmụ Manase+ bụ Asriel, onye iko ya bụ́ nwaanyị Siria mụụrụ ya. (Ọ bụ nwaanyị ahụ mụrụ Mekia+ nna Gilied.