Jenesis 50:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Josef wee hụ ụmụ Ifrem ruo ọgbọ nke atọ,+ hụkwa ụmụ Mekia,+ nwa Manase. A mụrụ ha n’ikpere Josef.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Manase:+ Ụmụ Mekia+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Mekia. Mekia wee mụọ Gilied.+ Ọ bụ Gilied mụrụ ndị ezinụlọ ụmụ Gilied. Ọnụ Ọgụgụ 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụmụ nwaanyị Zelofehad+ nwa Hifa nwa Gilied nwa Mekia bụ́ nwa Manase,+ onye ezinụlọ Manase nwa Josef, wee bịa nso. Ndị a bụ aha ụmụ ya ahụ: Mala, Noa na Họgla na Milka na Teza.+ Diuterọnọmi 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụkwa Mekia+ ka m nyere Gilied.+
23 Josef wee hụ ụmụ Ifrem ruo ọgbọ nke atọ,+ hụkwa ụmụ Mekia,+ nwa Manase. A mụrụ ha n’ikpere Josef.+
29 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Manase:+ Ụmụ Mekia+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Mekia. Mekia wee mụọ Gilied.+ Ọ bụ Gilied mụrụ ndị ezinụlọ ụmụ Gilied.
27 Ụmụ nwaanyị Zelofehad+ nwa Hifa nwa Gilied nwa Mekia bụ́ nwa Manase,+ onye ezinụlọ Manase nwa Josef, wee bịa nso. Ndị a bụ aha ụmụ ya ahụ: Mala, Noa na Họgla na Milka na Teza.+