Jenesis 50:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Josef wee hụ ụmụ Ifrem ruo ọgbọ nke atọ,+ hụkwa ụmụ Mekia,+ nwa Manase. A mụrụ ha n’ikpere Josef.+ Joshụa 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Nza+ e fere wee daara ebo Manase,+ n’ihi na ọ bụ ọkpara Josef,+ ọ bụ Mekia+ bụ́ ọkpara Manase, nna Gilied,+ ka ọ daara n’ihi na ọ bụ dike n’agha;+ Gilied+ na Beshan wee bụrụ nke ya.
23 Josef wee hụ ụmụ Ifrem ruo ọgbọ nke atọ,+ hụkwa ụmụ Mekia,+ nwa Manase. A mụrụ ha n’ikpere Josef.+
17 Nza+ e fere wee daara ebo Manase,+ n’ihi na ọ bụ ọkpara Josef,+ ọ bụ Mekia+ bụ́ ọkpara Manase, nna Gilied,+ ka ọ daara n’ihi na ọ bụ dike n’agha;+ Gilied+ na Beshan wee bụrụ nke ya.