Jenesis 30:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee sị: “Lekwa ohu m nwaanyị bụ́ Bilha.+ Gị na ya nwee mmekọahụ, ka ọ mụọ nwa n’ikpere m, ka m nweta ụmụ site n’aka ya.”+
3 O wee sị: “Lekwa ohu m nwaanyị bụ́ Bilha.+ Gị na ya nwee mmekọahụ, ka ọ mụọ nwa n’ikpere m, ka m nweta ụmụ site n’aka ya.”+