32 Ọ bụ ya mere, ruo taa, ụmụ Izrel anaghị eri akwara apata ụkwụ anụ, bụ́ nke na-adị n’isi ọkpụ ya, n’ihi na ọ kpatụrụ isi ọkpụ Jekọb aka, n’akụkụ akwara apata ụkwụ ya.+
Ya mere, ka m wee ghara ibuli onwe m elu gabiga ókè,+ e mere ka m nwee ogwu n’anụ ahụ́ m,+ ya bụ, mmụọ ozi Setan, ka ọ na-ama m ụra, ka e wee ghara ibuli m elu gabiga ókè.