Ndị Hibru 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O ji okwukwe biri dị ka ọbịa n’ala nkwa ahụ dị ka à ga-asị na o bi n’ala ọzọ,+ biekwa n’ụlọikwuu,+ ya na Aịzik+ na Jekọb,+ bụ́ ndị ha na ya na-eketa otu nkwa ahụ.+
9 O ji okwukwe biri dị ka ọbịa n’ala nkwa ahụ dị ka à ga-asị na o bi n’ala ọzọ,+ biekwa n’ụlọikwuu,+ ya na Aịzik+ na Jekọb,+ bụ́ ndị ha na ya na-eketa otu nkwa ahụ.+