Jenesis 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Abụ m onye mbịarambịa na onye ọbịa n’etiti unu.+ Nyenụ m ebe m ga na-eli ozu n’ala unu ka ọ bụrụ nke m, ka m wee lie onye nwụnahụrụ m ka ọ pụọ m n’anya.”+
4 “Abụ m onye mbịarambịa na onye ọbịa n’etiti unu.+ Nyenụ m ebe m ga na-eli ozu n’ala unu ka ọ bụrụ nke m, ka m wee lie onye nwụnahụrụ m ka ọ pụọ m n’anya.”+