Jenesis 49:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ọgba dị n’ala Mak-pila nke dị n’ihu Mamri n’ala Kenan, bụ́ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.+ Ọrụ Ndịozi 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otú ọ dị, o nyeghị ya ihe nketa ọ bụla n’ime ya, ee e, ọbụnadị otu amaụkwụ;+ kama o kwere nkwa iwere ya nye ya ka ọ bụrụ nke ya,+ na iwere ya nye mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya,+ mgbe ọ na-enwebeghị nwa.+
30 n’ọgba dị n’ala Mak-pila nke dị n’ihu Mamri n’ala Kenan, bụ́ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.+
5 Otú ọ dị, o nyeghị ya ihe nketa ọ bụla n’ime ya, ee e, ọbụnadị otu amaụkwụ;+ kama o kwere nkwa iwere ya nye ya ka ọ bụrụ nke ya,+ na iwere ya nye mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya,+ mgbe ọ na-enwebeghị nwa.+