Jenesis 26:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ha wee na-akpatara Aịzik na Ribeka obi ilu.+ Jenesis 27:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 E mesịa, Ribeka nọ na-agwa Aịzik, sị: “Ndụ a m dị agbụla m n’ihi ndị inyom Het.+ Ọ bụrụ na Jekọb anwaa anwaa si n’etiti ndị inyom Het ndị a, bụ́ ndị inyom nke ala a, lụta nwaanyị, olee uru ndụ m baara m?”+
46 E mesịa, Ribeka nọ na-agwa Aịzik, sị: “Ndụ a m dị agbụla m n’ihi ndị inyom Het.+ Ọ bụrụ na Jekọb anwaa anwaa si n’etiti ndị inyom Het ndị a, bụ́ ndị inyom nke ala a, lụta nwaanyị, olee uru ndụ m baara m?”+