Diuterọnọmi 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ha ga-akpọpụta nwa agbọghọ ahụ n’ihu ụlọ nna ya, ndị ikom obodo ya ga-eji nkume tụgbuo ya, n’ihi na o mewo ihe nzuzu na-eweta ihere+ n’Izrel site n’ịgba akwụna n’ụlọ nna ya.+ Ị ga-esi otú a kpochapụ ihe ọjọọ n’etiti unu.+ 2 Samuel 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Absalọm agwaghịkwa Amnọn okwu ọ bụla, ma ọ bụ okwu ọjọọ ma ọ bụ okwu ọma; n’ihi na Absalọm kpọrọ Amnọn asị+ maka na o wedara Tema nwanne ya ala.
21 ha ga-akpọpụta nwa agbọghọ ahụ n’ihu ụlọ nna ya, ndị ikom obodo ya ga-eji nkume tụgbuo ya, n’ihi na o mewo ihe nzuzu na-eweta ihere+ n’Izrel site n’ịgba akwụna n’ụlọ nna ya.+ Ị ga-esi otú a kpochapụ ihe ọjọọ n’etiti unu.+
22 Absalọm agwaghịkwa Amnọn okwu ọ bụla, ma ọ bụ okwu ọjọọ ma ọ bụ okwu ọma; n’ihi na Absalọm kpọrọ Amnọn asị+ maka na o wedara Tema nwanne ya ala.