Jenesis 46:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Lia,+ ndị ọ mụụrụ Jekọb n’ime Padan-eram, tinyere nwa ya nwaanyị bụ́ Daịna.+ Mkpụrụ obi niile bụ́ ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom dị iri atọ na atọ.
15 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Lia,+ ndị ọ mụụrụ Jekọb n’ime Padan-eram, tinyere nwa ya nwaanyị bụ́ Daịna.+ Mkpụrụ obi niile bụ́ ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom dị iri atọ na atọ.