Jenesis 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee sị: “Gịnị ka i mere? Gee ntị! Ọbara nwanne gị si n’ala na-etiku m.+ Ọpụpụ 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụrụ na mmadụ eweso mmadụ ibe ya iwe nke na o ji aghụghọ gbuo ya,+ ị ga-esi ọbụna n’ebe ịchụàjà m kpọpụta ya ka ọ nwụọ.+
14 Ọ bụrụ na mmadụ eweso mmadụ ibe ya iwe nke na o ji aghụghọ gbuo ya,+ ị ga-esi ọbụna n’ebe ịchụàjà m kpọpụta ya ka ọ nwụọ.+