Jenesis 37:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Izrel hụrụ Josef n’anya karịa ụmụ ya niile ndị ọzọ,+ n’ihi na ọ bụ nwa ọ mụrụ n’agadi; ọ kwakwaara ya uwe mwụda nwegasịrị akara.+ 1 Timoti 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mmehie ụfọdụ ndị na-apụta ìhè n’ihu ọha,+ wee duga ha n’ikpe, ma mmehie nke ndị ọzọ na-apụta ìhè mgbe e mesịrị.+
3 Izrel hụrụ Josef n’anya karịa ụmụ ya niile ndị ọzọ,+ n’ihi na ọ bụ nwa ọ mụrụ n’agadi; ọ kwakwaara ya uwe mwụda nwegasịrị akara.+
24 Mmehie ụfọdụ ndị na-apụta ìhè n’ihu ọha,+ wee duga ha n’ikpe, ma mmehie nke ndị ọzọ na-apụta ìhè mgbe e mesịrị.+