Jenesis 38:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 O wee ruo n’ime oge a, mgbe Juda hapụrụ ụmụnne ya, na ọ mara ụlọikwuu ya n’ebe dị nso n’ụlọ otu nwoke, onye Adọlam,+ aha ya bụ Haịra.
38 O wee ruo n’ime oge a, mgbe Juda hapụrụ ụmụnne ya, na ọ mara ụlọikwuu ya n’ebe dị nso n’ụlọ otu nwoke, onye Adọlam,+ aha ya bụ Haịra.