Levitikọs 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ọ bụrụ na nwa nwaanyị nke onye nchụàjà emerụọ onwe ya site n’ịgba akwụna, ọ bụ nna ya ka ọ na-emerụ. A ga-akpọ ya ọkụ.+ Diuterọnọmi 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “A gaghị egbu ndị bụ́ nna n’ihi ụmụ ha, a gaghịkwa egbu ụmụ n’ihi nna ha.+ A ga-egbu onye nke ọ bụla n’ihi mmehie nke ya.+
9 “‘Ọ bụrụ na nwa nwaanyị nke onye nchụàjà emerụọ onwe ya site n’ịgba akwụna, ọ bụ nna ya ka ọ na-emerụ. A ga-akpọ ya ọkụ.+
16 “A gaghị egbu ndị bụ́ nna n’ihi ụmụ ha, a gaghịkwa egbu ụmụ n’ihi nna ha.+ A ga-egbu onye nke ọ bụla n’ihi mmehie nke ya.+